M Ga-agbalị Na-enwe Okwukwe
Were Ya:
1. O yiri k’ihem mụtara n’emezim obi abụọ.
Enwerem ọtụtụa-jụjụ nọ n’echum ụra.
Ònye g’aza ha?
Gịnị kam g’eme k’ụkwụ siem ike n’ọgbakọ?
Ihem mụtara mewem obi abụọ,
Gịnị kam g’eme?
(UKWE)
M g’agbalị n’enw’okwukwe
Ma rịọ Jehova k’o duziem
Kam kwụs’inwe obi abụọ.
Jehova zaram, nyem ihe nyeerem aka
Inw’okwukwe,
Inw’okwukwe,
Inw’okwukwe.
2. Ekwensu chọr’ime kam chewe n’ih’ọjọọ bụi-he dịm-ma.
Jehova kam ga n’efe. Ọ g’enyerem aka
Imeri Ekwensu.
Okwu Jehova dị na Baịbụl kam g’esoro.
JehovaN-na n’emezu okwu ya.
Obi sirim ike.
(UKWE)
M g’agbalị n’enw’okwukwe
Ma rịọ Jehova k’o duziem
Kam kwụs’inwe obi abụọ.
Jehova zaram, nyem ihe nyeerem aka
Inw’okwukwe,
Inw’okwukwe,
Inw’okwukwe.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Jehova n’eji Baịbụl n’ụmụnn’anyị
N’okwu dị n’abụ anyị ji n’eto ya
Enyerem aka kam mar’ihem ga n’eme
Kam nwe’okwukwe.
(UKWE)
M g’agbalị n’enw’okwukwe
Ma rịọ Jehova k’o duziem
Kam kwụs’inwe obi abụọ.
Ọ zaram ekpere ma nyem ihe nyeerem aka
Inw’okwukwe,
Inw’okwukwe,
Inw’okwukwe,
Inw’okwukwe,
Inw’okwukwe,
Inw’okwukwe.