Biko, Lọta
Were Ya:
1. Ọnwụnwa nan-sogbu
Chọr’ime kam kpafuwe.
Ihe Setan chọrọ
Bụ kam si n’ọgbakọ Jehova pụọ.
M’obi sirim ezigboi-ke.
Jehova g’abịa nyerem aka.
(UKWE)
Ọ chọrọ kam lọta fewe ya.
Ọ chọghị ka m banye nán-sogbu.
O mere kam lọghachi nọrọ n’ọgbakọ ya.
Ọṅụ jurum obi n’ọgbakọ.
2. Ọgbakọ Jehova
N’eme k’obi ruom ala.
Jehova dọtaram
Kam nọrọ n’ọgbakọ ya hụrụm n’anya.
Nsogbu mee k’ị chọw’ịkpafu,
Jehova chọrọ k’ị lọghachite.
(UKWE)
Ọ chọrọ k’ị lọta fewe ya.
Cheta na i nyefere yan-dụ gị.
Ọ g’eme k’ị lọghachi nọrọ n’ọgbakọ ya.
Ọṅụ g’eju gịo-bi n’ọgbakọ.
(AHỊRỊ ỌZỌ)
Anyị g’asị gị:
“Ị gbalịala lọghachi.”
Ụmụnna niile
Nọ n’eche k’ị lọghachite
N’ọgbakọ,
N’ọgbakọ.
(UKWE)
Ọ chọrọ k’ị lọta bịa fewe ya.
Ọ chọghị ka ị banye nán-sogbu.
O mere k’ị lọghachi
K’anyị na gị nọrọ
N’ọgbakọ.