Bụrụ Enyi Jehova—Ihe Ị Ga-eme

Nyere Kelechi Aka Ka O dowe Ime Ụlọ Ha Ọcha!

Danloduo ihe a e ji akụziri ụmụaka ihe ma ọ bụkwanụ gị ebipụta ya ma jiri ya nyere Kelechi aka ka ọ chọta ihe ise o ji egwu egwu.

Akwụkwọ Egwú Aha Ya Bụ Na-ekpe Ekpere Mgbe Niile

Danloduo akwụkwọ egwú a. I nwekwara ike ibipụta ya. Egwú a ga na-atọ ụmụaka ụtọ. Ọ naghịkwa ara ahụ́ mmụta!

Olee Akwụkwọ Kelechi Na-agụ?

Lee katuun bụ́, “Izu Ohi Adịghị Mma.” Bipụtazie ihe a ma tee ya kreyọn.

Rụọ Akpa Ozi Ọma Gị

Olee ihe ndị i kwesịrị iji aga ozi ọma? Ihe a ị ga-eme ga-enyere gị aka ịma ihe ndị i kwesịrị iji aga ozi ọma.

Oge Eruola Ka Kelechi na Sọpụrụchi Jikere Ozi Ọma

Ì nwere ike ịhọtara Kelechi na Sọpụrụchi efe ha kwesịrị iyi aga ozi ọma?

Inye Ihe Na-eme Obi Ụtọ: Abụ Ya na Mkpụrụ Okwu Ndị E Ji Bụọ Ya

Mụta abụ a ma buru ya n’isi, sorozie na-abụ ya ma ị na-ele katuun ya.

Jehova kere ụmụ anụmanụ

Danloduo ihe a ị ga-ete kreyọn ma lee vidio aha ya bụ “Jehova . . . Kere Ihe Niile” ka ị mata anụmanụ ndị nke e bu ụzọ kee.

Gbalịa Bute Ihe E Dere na Jọn 3:16 n’Isi

Ị ga-amụta ihe e dere na Jọn 3:16, gị ewerezie ya zie ndị mmadụ ozi ọma ma ị gaa ozi ọma.

Rụọ Ụgbọala Kelechi

Chakapụta ma nyakọta ụgbọala Kelechi ji mere nwa bebi.

Bute Ihe E Dere n’Abụ Ọma 83:18 n’Isi

Gịnị mere Jehova ji bụrụ “Onye Kasị Elu n’ụwa niile”?

Olee Ihe Ị Ga-eme?

Lee katuun bụ́ “Na-agbaghara Ndị Ọzọ.” I lechaa ya, gị agaa n’ihe ị ga-eme bipụta ya, ma tee nke e setara kreyọn.

Gbalịa Bute Ihe E Dere n’Abụ Ọma 133:1 n’Isi

Mgbe anyị bịara ọmụmụ ihe, Jehova na-agọzi anyị, mee ka anyị nwee udo ma dịrị n’otu.

Ihe Ị Ga-eji Na-ahụwa Ebe Ị Gụruru n’Akwụkwọ Gị Ama

Jiri ihe a na-ahụwa ebe ị gụruru n’akwụkwọ gị ama.

Chọpụta Ihe Dị Iche: Otú Anyị Ga-esi Na-akpa Àgwà ná Mgbakọ

Chọta ihe dị iche na foto ndị a. Gịnị ga-enyere gị aka ịna-ege ntị ná mgbakọ?

Mgbe Anyị Gara Betel

Bụọ abụ a kwuru gbasara Betel, ulo Jaa.

Olee Otú Jehova Ga-esi Nyere Gị Aka Ịkata Obi?

Jehova ga-enyere gị aka ịkata obi ka nwata nwaanyị Izrel ahụ.

Olee Ihe Dị́ Iche n’Otú Ndụ Dị Ugbu A na Otú Ọ Ga-adị n’Ọdịnihu?

Olee nkwa ndị Chineke kwere na Baịbụl ga-emezu na paradaịs?

Na-echeta Ndị Nọ́ n’Ozi Oge Niile

Ì nwere ike ịgwa onye nọ́ n’ozi oge niile ka gị na ya rụkọọ n’ozi ọma?

Gịnị Mere Ị Ga-eji Na-ege Ntị n’Ọmụmụ Ihe?

Si n’amaokwu ndị a kara ihe gaa na foto nke dabara adaba. Olee otú ị ga-esi ṅomie Jizọs n’ịmụ banyere Chineke?

Jiri JW Language Mụta Izi Ndị Na-asụ Asụsụ Ọzọ Ozi Ọma

Mụta ụfọdụ okwu n’asụsụ ọzọ ka i nwee ike inyere ndị ọzọ aka ịmụta banyere Jehova.

Hụ Ụdị Mmadụ Niile n’Anya

Gụọ ihe a ka ị mata otú Jehova si egosi na ya hụrụ ụdị mmadụ niile n’anya.

Olee Ihe I Nwere Ike Ikpe Ekpere Banyere Ya Taa?

Dee ma ọ bụ see ihe ndị ị ga-achọ ikpe n’ekpere.

Na-asọpụrụ Ndị Agadi: Abụ Ya na Mkpụrụ Okwu Ndị E Ji Bụọ Ya

Soro bụọ abụ na-ekwu otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka ihe ndị agadi na-emere anyị.

Chọpụta ma Mgbịrịgba Gị Ọ̀ Na-arụ Ọrụ Nke Ọma

Gịnị ka ndị nne na nna nwere ike ime iji chebe ụmụ ha ka ihe ọ bụla ghara ime ha?

Ị̀ Na-akwanyere Ụlọ Jehova Ùgwù?

Olee foto ndị nke gosiri ihe ọ ga-abụ mmadụ na-eme n’ọmụmụ ihe, ya abụrụ na onye ahụ na-akwanyere ụlọ Jehova ùgwù?

Buo Aha Akwụkwọ Ndị Dị na Baịbụl n’Isi (Agba nke Mbụ)

Jiri kaadị ndị a mụọ ibu aha akwụkwọ Baịbụl n’isi, malite na Jenesis ruo Aịzaya.

Na-enye Jehova Onyinye

Olee otú ị ga-esi gosi na ị na-emesapụ aka?

Buo Aha Akwụkwọ Ndị Dị na Baịbụl n’Isi (Agba nke Abụọ)

Jiri kaadị ndị a mụọ ibu aha akwụkwọ Baịbụl n’isi, malite na Jeremaya ruo Malakaị.

Ikwu Eziokwu Dị Ka Ịrụ Àkwà Mmiri

Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-agwa ndị enyi anyị eziokwu?

Jehova Kere Ihe Ndị Mara Ezigbo Mma

Olee ihe ndị Chineke kere ị na-ahụ na foto a?

Na-enyekwu Aka n’Ozi Chineke

A ka nwekwara ọtụtụ ọrụ a ga-arụ iji nyere ndị mmadụ aka ka ha mata Jehova. Gịnị ka i nwere ike ime iji nye aka?

Àjà Mgbapụta Jizọs

Olee ihe mere àjà mgbapụta Jizọs ji dị anyị mkpa?

Kwe Ka Jehova Na-azụ Gị

Chineke nwere ike ịzụ gị ka i guzosie ike ma mee ka ị dị ike.

Ndụ Jizọs

Gụọ amaokwu Baịbụl ndị e dere ebe a. Denyezie amaokwu Baịbụl kọwara ihe osise nke ọ bụla n’akụkụ ya.

Jisie Eziokwu Ike

Olee ihe ụfọdụ i nwere ike ime ka i nwee ike ijisi eziokwu ike?