B9
Mba Ndị Daniel Buru Amụma na Ha Ga-achị Ụwa
Babịlọn 607 T.O.N.K. Eze Nebukadneza bibiri Jeruselem |
Midia na Peshia 539 T.O.N.K. Ha meriri Babịlọn 537 T.O.N.K. Saịrọs nyere iwu ka ndị Juu laghachi Jeruselem |
Gris 331 T.O.N.K. Alegzanda Onye Ukwu meriri Peshia |
Rom 63 T.O.N.K. Ndi Rom chịwara Izrel 70 O.N.K. Ha bibiri Jeruselem |
Briten na Amerịka 1914-1918 O.N.K. Briten na Amerịka chịwara ụwa malite n’oge Agha Ụwa nke Mbụ |