GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Timoti Isi 1 2 3 4 5 6 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Ekele (1, 2) Ihe Pọl kwuru gbasara ndị na-akụzi ihe na-abụghị eziokwu (3-11) E meere Pọl amara (12-16) Eze mgbe ebighị ebi (17) ‘Na-alụ agha dị mma anyị na-alụ’ (18-20) 2 Ikpe ekpere maka ụdị mmadụ niile (1-7) Otu Chineke na otu onye ogbugbo (5) Ihe dabara adaba a ga-eji agbapụta mmadụ niile (6) Ihe Pọl gwara ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị (8-15) Na-eji ejiji gosiri na ị na-emeru ihe n’ókè (9, 10) 3 Ihe mmadụ ga-eme ka o ruo eruo ịbụ okenye (1-7) Ihe mmadụ ga-eme ka o ruo eruo ịbụ ohu na-eje ozi (8-13) Ihe nzuzo dị nsọ nke gbasara ife Chineke otú ọ chọrọ (14-16) 4 Pọl kwuru gbasara ihe ndị mmụọ ọjọọ na-akụzi (1-5) Otú e si abụ ezigbo onye ozi Kraịst (6-10) Mmadụ ịzụ ahụ́ ya na mmadụ ife Chineke otú ọ chọrọ (8) Chebara otú i si ezi ihe echiche (11-16) 5 Otú mmadụ kwesịrị isi na-agwa ma ndị na-eto eto ma ndị okenye okwu (1, 2) Ilekọta ndị di ha nwụrụ (3-16) Mmadụ igboro ndị ezinụlọ ya mkpa ha (8) Na-akwanyere ndị okenye na-agbasi mbọ ike ùgwù (17-25) “Na-aṅụ ntakịrị mmanya n’ihi afọ gị” (23) 6 Ndị ohu kwesịrị ịna-akwanyere ndị nna ha ukwu ùgwù (1, 2) Ịhụ ego n’anya na ndị na-akụzi ihe na-abụghị eziokwu (3-10) Ihe Pọl gwara onye nke Chineke ka ọ na-eme (11-16) Na-arụ ọtụtụ ọrụ ọma (17-19) Ahapụkwala ihe i si n’aka Chineke nweta (20, 21) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Timoti nke Mbụ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Timoti nke Mbụ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Timoti nke Mbụ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt 1 Timoti p. 1762-1763