GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 28 29 30 31 32 33 34 35 36 Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 28 29 30 31 32 33 34 35 36 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Solomọn rịọrọ Chineke ka o nye ya amamihe (1-12) Akụnụba Solomọn (13-17) 2 Solomọn kwadebere maka ịrụ ụlọ nsọ (1-18) 3 Solomọn malitere ịrụ ụlọ nsọ (1-7) Ebe Kacha Nsọ (8-14) Ogidi abụọ e ji ọla kọpa rụọ (15-17) 4 Ebe ịchụàjà, otu nnukwu efere a na-akpọ Oké Osimiri, na efere iri (1-6) Ihe ndị e ji adọsa ọkụ, tebụl iri, na ogige abụọ (7-11a) A rụchara ihe ndị e ji chọọ ụlọ nsọ mma (11b-22) 5 Otú e si kwadebe inyefe Chineke ụlọ nsọ ya (1-14) E bubatara igbe ọgbụgba ndụ n’ụlọ nsọ ahụ (2-10) 6 Solomọn gwara ndị Izrel okwu (1-11) Ekpere Solomọn ji nyefee Chineke ụlọ nsọ (12-42) 7 Ebube Jehova jupụtara n’ụlọ nsọ ya (1-3) Ememme ndị Izrel ji nyefee Chineke ụlọ nsọ ya (4-10) Jehova mere ka Solomọn hụ ya ná nrọ (11-22) 8 Ihe ndị ọzọ Solomọn rụrụ (1-11) Solomọn haziri otú a ga-esi na-efe Chineke n’ụlọ nsọ (12-16) Ụgbọ mmiri ndị e ziteere Solomọn (17, 18) 9 Eze nwaanyị Shiba gara leta Solomọn (1-12) Akụnụba Solomọn (13-28) Mgbe Solomọn nwụrụ (29-31) 10 Ndị Izrel gwara Rehoboam na o nweghị ihe jikọrọ ha na ya (1-19) 11 Ihe Rehoboam mere mgbe ọ na-achị (1-12) Ndị Livaị ndị ji obi ha niile na-efe Chineke gara biri na Juda (13-17) Ezinụlọ Rehoboam (18-23) 12 Shaịshak lụsoro Jeruselem agha (1-12) Mgbe Eze Rehoboam nwụrụ (13-16) 13 Abaịja malitere ịchị Juda (1-22) Abaịja meriri Jeroboam (3-20) 14 Mgbe Abaịja nwụrụ (1) Esa malitere ịchị Juda (2-8) Esa meriri ndị Etiopia dị otu nde (9-15) 15 Ihe ọma dị iche iche Esa mere (1-19) 16 Esa gakwuuru ndị Siria ka ha nyere ya aka (1-6) Hanenaị baara Esa mba (7-10) Mgbe Esa nwụrụ (11-14) 17 Jehoshafat malitere ịchị Juda (1-6) A gara kụziere ndị nọ n’obodo ndị dị na Juda ihe (7-9) Ndị agha Jehoshafat (10-19) 18 Jehoshafat na Ehab gbakọrọ aka na-eme ihe (1-11) Mịkaya buru amụma na a ga-emeri ndị Izrel n’agha (12-27) E gburu Ehab na Remọt-gilied (28-34) 19 Jihu baara Jehoshafat mba (1-3) Ihe ọma dị iche iche Jehoshafat mere (4-11) 20 Mba ndị bi ndị Juda nso bịara ịlụso ha agha (1-4) Jehoshafat rịọrọ Chineke ka o nyere ya aka (5-13) Jehova zara ekpere ya (14-19) Chineke rụrụ ọrụ ebube zọpụta ndị Juda (20-30) Mgbe Eze Jehoshafat nwụrụ (31-37) 21 Jehoram malitere ịchị Juda (1-11) Ịlaịja detaara Jehoram akwụkwọ ozi (12-15) Jehoram nwụrụ ọnwụ ihere (16-20) 22 Ehazaya malitere ịchị Juda (1-9) Atalaya weghaara ọchịchị n’ike (10-12) 23 Jehoyada nyere aka e chie Jehoash eze (1-11) E gburu Atalaya (12-15) Ihe ọma dị iche iche Jehoyada mere (16-21) 24 Ọchịchị Jehoash (1-3) Jehoash rụziri ụlọ nsọ Chineke (4-14) Jehoash malitere ife arụsị (15-22) Ndị na-ejere Jehoash ozi gara gbuo ya (23-27) 25 Amazaya malitere ịchị Juda (1-4) Amazaya na ndị Ịdọm lụrụ agha (5-13) Amazaya fere arụsị (14-16) Amazaya na Jehoash eze Izrel lụrụ agha (17-24) Mgbe Amazaya nwụrụ (25-28) 26 Ọzaya malitere ịchị Juda (1-5) Ike ndị Ọzaya kpara n’agha (6-15) Chineke mere ka Ọzaya rịawa ekpenta n’ihi na ọ dị mpako (16-21) Mgbe Ọzaya nwụrụ (22, 23) 27 Jotam malitere ịchị Juda (1-9) 28 Ehaz malitere ịchị Juda (1-4) Ndị Siria na ndị Izrel meriri ndị Juda n’agha (5-8) Oded dụrụ ndị Izrel ọdụ (9-15) E wedara ndị Juda ala (16-19) Mgbe Ehaz malitere ife arụsị na mgbe ọ nwụrụ (20-27) 29 Hezekaya malitere ịchị Juda (1, 2) Ihe ọma ndị Hezekaya mere (3-11) E mere ka ụlọ nsọ dị ọcha (12-19) A maliteghachiri ịrụ ọrụ ndị a na-arụ n’ụlọ nsọ (20-36) 30 Hezekaya mere Ememme Ngabiga (1-27) 31 Hezekaya bibiri ihe ndị e ji efe arụsị (1) A malitere ilekọta ndị nchụàjà na ndị Livaị nke ọma (2-21) 32 Senakerib gara ka ọ lụso Jeruselem agha (1-8) Senakerib mara Jehova aka (9-19) Otu mmụọ ozi gara sụọ ndị agha Asiria akwụ (20-23) Mgbe Hezekaya rịara ọrịa na mgbe ọ bịara dị mpako (24-26) Otú ihe si gaziere Hezekaya na mgbe ọ nwụrụ (27-33) 33 Manase malitere ịchị Juda (1-9) Manase chegharịrị ná mmehie ya (10-17) Mgbe Manase nwụrụ (18-20) Amọn malitere ịchị Juda (21-25) 34 Josaya malitere ịchị Juda (1, 2) Ihe ọma ndị Josaya mere (3-13) A hụrụ akwụkwọ e dere Iwu Chineke (14-21) ọlda buru amụma na ndị Juda ga-ahụsi anya (22-28) Josaya gụpụtaara ndị obodo ya akwụkwọ e dere Iwu Chineke (29-33) 35 Josaya haziri Ememme Ngabiga pụrụ iche (1-19) Fero Niko eze Ijipt gburu Josaya (20-27) 36 Jehoahaz malitere ịchị Juda (1-3) Jehoyakim malitere ịchị Juda (4-8) Jehoyakin malitere ịchị Juda (9, 10) Zedekaya malitere ịchị Juda (11-14) E bibiri Jeruselem (15-21) Saịrọs nyere iwu ka a rụghachi ụlọ nsọ Chineke (22, 23) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt 2 Ihe E Mere p. 650-651