GOSI M NKE Akwụkwọ Baịbụl Jenesis Ọpụpụ Levitikọs Ọnụ Ọgụgụ Diuterọnọmi Joshụa Ndị Ikpe Rut 1 Samuel 2 Samuel 1 Ndị Eze 2 Ndị Eze 1 Ihe E Mere 2 Ihe E Mere Ezra Nehemaya Esta Job Abụ Ọma Ilu Ekliziastis Abụ Solomọn Aịzaya Jeremaya Abụ Ákwá Ezikiel Daniel Hosia Joel Emọs Obedaya Jona Maịka Nehọm Habakọk Zefanaya Hagaị Zekaraya Malakaị Matiu Mak Luk Jọn Ọrụ Ndịozi Ndị Rom 1 Ndị Kọrịnt 2 Ndị Kọrịnt Ndị Galeshia Ndị Efesọs Ndị Filipaị Ndị Kọlọsi 1 Ndị Tesalonaịka 2 Ndị Tesalonaịka 1 Timoti 2 Timoti Taịtọs Faịlimọn Ndị Hibru Jems 1 Pita 2 Pita 1 Jọn 2 Jọn 3 Jọn Jud Mkpughe Isiokwu 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 Akwụkwọ Hosia Isi 1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 Ihe Ndị Dị na Ya 1 Nwunye Hosia na ụmụ ọ mụrụ (1-9) Jezril (4), Lo-ruhema (6), na Lo-amaị (9) A ga-akpọkọta ndị Juda na ndị Izrel, ha adịrị n’otu (10, 11) 2 A ga-ata ndị Izrel ahụhụ maka na ha hapụrụ Jehova (1-13) Ndị Izrel ga-alọghachikwute Jehova, ya abụrụ di ha (14-23) “Ị ga-akpọ m Di m” (16) 3 Hosia gara kpọlata nwunye ya na-akwa iko (1-3) Ndị Izrel ga-alọghachikwute Jehova (4, 5) 4 Jehova na ndị Izrel nwere okwu (1-8) Ndị Izrel amaghị Chineke (1) Ndị Izrel na-ekpere arụsị, na-agbakwa akwụna (9-19) Obi ha nke dị n’ịgba akwụna emeela ka ha kpafuo (12) 5 A mara Ifrem na Juda ikpe (1-15) 6 A gwara ndị Izrel ka ha lọghachikwute Jehova (1-3) Ọ naghị ete aka, ha akwụsị ịhụ Chineke n’anya (4-6) Ịhụnanya ka àjà mma (6) Omume ha na-eme ihere (7-11) 7 E kwuru otú omume Ifrem jọruru ná njọ (1-16) Ha agaghị esili n’ụgbụ Chineke pụta (12) 8 A ga-ata ha ahụhụ maka na ha na-ekpere arụsị (1-14) Ha na-agha ifufe dị ka mkpụrụ, na-aghọrọ oké ifufe mmiri (7) Ndị Izrel chefuru Onye kere ha (14) 9 Chineke jụrụ Ifrem n’ihi mmehie o mere (1-17) Ha nyefere chi na-asọ oyi onwe ha (10) 10 A ga-ebibi Izrel bụ́ osisi vaịn mebiri emebi (1-15) Ịgha mkpụrụ na ịghọrọ mkpụrụ (12, 13) 11 Malite mgbe Izrel bụ nwata, Chineke hụrụ ya n’anya (1-12) “N’Ijipt ka m si kpọpụta nwa m” (1) 12 Ifrem kwesịrị ịlọghachikwute Jehova (1-14) Jekọb gbasoro Chineke mgba (3) Jekọb bere ákwá ka Chineke meere ya amara (4) 13 Ifrem na-ekpere arụsị chefuru Jehova (1-16) “Ọnwụ, olee ebe ihe i ji agba mmadụ dị?” (14) 14 A gwara ndị Izrel ka ha lọghachikwute Jehova (1-3) Ha ga-eji ọnụ ha too Chineke (2) A ga-agwọ ndị Izrel, ha agaghịzi ahapụ Chineke (4-9) Laghachi Gaa n'Ọzọ Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Hosia—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A BAỊBỤL NSỌ NKE NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ (NKE E DEGHARỊRỊ N'AFỌ 2021) Hosia—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A Igbo Hosia—Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ A https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1001061100/univ/wpub/1001061100_univ_sqr_xl.jpg nwt Hosia p. 1357