Abụ Ọma 131:1-3
Abụ Nrịgo. Abụ ọma Devid.
131 Jehova, obi m adịghị mpako,+Anya m adịghịkwa elu;+Etinyeghịkwa m aka n’ịchọ oké ihe,+Ma ọ bụ n’ihe m na-apụghị ịghọta.+
2 N’ezie, emewo m ka mkpụrụ obi m jụrụ, meekwa ka ọ nọrọ jụụ+Dị ka nwata a kwụsịrị ara nke nne ya ku.+N’ime m, mkpụrụ obi m dị ka nwata a kwụsịrị ara.+
3 Ka Izrel chere Jehova+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+