Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu ‘Na-ezisa Ozi Ọma’ nke Afọ 2024
Fraịdee
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Fraịdee bụ na Luk 2:10—“Ozi ọma banyere ihe ga-eme ka mmadụ niile ṅụrịa ezigbo ọṅụ.”
Satọdee
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Satọdee bụ na Abụ Ọma 96:2—“Kwa ụbọchị, na-ekwusanụ ozi ọma banyere otú o si azọpụta ndị mmadụ.”
Sọnde
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Sọnde bụ na Matiu 24:14—“. . . mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ ga-abịa.”
Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
Ihe ndị bịara mgbakọ kwesịrị ịma.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
GBASARA ANYỊ
Bịa Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2024—‘Na-ezisa Ozi Ọma’
Anyị na-akpọ gị ka ị bịa mgbakọ ukwu Ndịàmà Jehova nke afọ a nke ga-ewe ụbọchị atọ.
MGBAKỌ UKWU
Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa Mgbakọ Ukwu ‘Na-ezisa Ozi Ọma’ nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2024
Anyị na-akpọ gị ka ị bịa mgbakọ ukwu Ndịàmà Jehova nke anyị ga-enwe n’afọ a. Ọ ga-ewe ụbọchị atọ.
MGBAKỌ UKWU
Ihe Ụfọdụ Si n’Ihe Nkiri Baịbụl Bụ́ Ezigbo Ìhè nke Ụwa
Lee ihe ụfọdụ si n’ihe nkiri bụ́ Ozi Ọma Jizọs Kwusara Nke 1. A ga-egosi vidio a ná mgbakọ ukwu nke afọ 2024.