Imesapụ Aka
Ilu 11:25; Ọrụ 20:35; 2 Kọr. 9:11
I nwekwara ike ịgụ Ilu 19:17; Mat. 10:8; Luk 6:38
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
1 Ihe 22:6-16—Jehova ekweghị ka Eze Devid rụọrọ ya ụlọ nsọ. N’agbanyeghị ya, o nyere ihe niile o nwere ike inye n’onyinye iji hụ na a rụrụ ụlọ ahụ
1 Eze 17:8-16—Nwaanyị Zarefat di ya nwụrụ si na nri ikpeazụ o nwere nye Ịlaịja onye amụma nri n’agbanyeghị na ọ bụ nke fọdụụrụ ya na nwa ya nwoke