Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2015
Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova: 89
Mba Ndị Nyere Akụkọ Ozi Ha: 240
Ọgbakọ Niile: 118,016
Ndị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Ụwa Niile: 19,862,783
Ndị Tara Achịcha: 15,177
Ọnụ Ọgụgụ Kasị Elu nke Ndị Nkwusa: 8,220,105
Nkezi Ndị Kwusara Ozi Ọma Kwa Ọnwa: 7,987,279
Pasent O Ji Karịa nke 2014: 1.5
Ndị E Mere Baptizim: 260,273
Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Inyeaka Kwa Ọnwa: 443,504
Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Kwa Ọnwa: 1,135,210
Awa Niile Anyị Ji Kwusaa Ozi Ọma: 1,933,473,727
Nkezi Ọmụmụ Baịbụl Kwa Ọnwa: 9,708,968
N’afọ ije ozi 2015, Ndịàmà Jehova ji ihe karịrị ijeri naịra iri anọ na asaa, na nde naịra iri abụọ na atọ lekọta ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche, ndị ozi ala ọzọ, na ndị nlekọta sekit n’ebe ndị e zigara ha ka ha na-eje ozi. Ụmụnna na-eje ozi n’alaka ụlọ ọrụ anyị niile dị puku iri abụọ na isii na iri na otu. Ha niile na-eje ozi oge niile pụrụ iche