“Na-echeresi Jehova Ike”
Ụtụtụ
-
9:30 Abụ Olu Ụtọ
-
9:40 Abụ nke 88 na Ekpere
-
9:50 Olee Otú Ị Ga-esi “Na-echeresi Jehova Ike”?
-
10:05 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Ṅomie Ndị Nọ Na-echeresi Jehova Ike
-
• Habakọk
-
• Jọn
-
• Ana
-
-
11:05 Abụ nke 142 na Ịma Ọkwa
-
11:15 Gịnị Ka Ị Na-atụ Anya Ya?
-
11:30 Okwu Baptizim
-
12:00 Abụ nke 28
Ehihie
-
1:10 Abụ Olu Ụtọ
-
1:20 Abụ nke 54 na Ekpere
-
1:30 Okwu Ihu Ọha: Inwe Ndidi Ọ̀ Ka Bara Uru?
-
2:00 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
-
2:30 Abụ nke 143 na Ịma Ọkwa
-
2:40 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Na-echere Jehova . . .
-
• Mgbe Owu Na-ama Gị
-
• Mgbe I Mehiere
-
• Mgbe Ihe Na-agaziri Ndị Ajọ Omume
-
-
3:40 “Onye Ezi Omume Ga-enweta Ụgwọ Ọrụ”
-
4:15 Abụ nke 140 na Ekpere