Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche na Teta! n’afọ 2020
E gosiri Ụlọ Nche na Teta! isiokwu nke ọ bụla pụtara na ya n’ebe a
ỤLỌ NCHE A NA-AMỤ AMỤ
AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
Ihe 1 Ndị Kọrịnt 15:29 kwuru ọ̀ pụtara na e mere ụfọdụ Ndị Kraịst baptizim n’ọnọdụ ndị nwụrụ anwụ? Disemba
Ilu 24:16 ọ̀ na-ekwu banyere onye na-eme mmehie ugboro ugboro ma Chineke ana-agbaghara ya? Disemba
Olee mgbe Jizọs ghọrọ Nnukwu Onye Nchụàjà, oleekwa mgbe e mere ka ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ dị irè? Julaị
Ole ndị bụ ndị uwe ojii ụlọ nsọ nke ndị Juu? Gịnị bụ ọrụ ha? Mach
Ọ̀ bụ naanị àgwà ndị ahụ dị ná Ndị Galeshia 5:22, 23 so ná “mkpụrụ nke mmụọ nsọ”? Jun
Ọ̀ bụ naanị ndị ọchịchị ụwa ka Ekliziastis 5:8 na-ekwu banyere ha, ka ọ̀ na-ekwukwa banyere Jehova? Septemba
AKỤKỌ NDỤ
Ihe M Mere Bụ Ihe M Kwesịrị Ime (D. Ridley), Julaị
Ịmụta Ihe n’Aka Ndị Na-eme nke Ọma Mere Ka Jehova Gọzie M (L. Crépeault), Febụwarị
“Jehova Echefughị M” (M. Herman), Nọvemba
“Lee Anyị! Ziga Anyị” (J. na M. Bergame), Mach
BAỊBỤL
Olee otú ihe ndị mgbe ochie si gosi na e nwere onye bụ́ Belshaza chịrị Babịlọn? Febụwarị
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
Agha Ga-esi n’Ebe Ugwu Bịa, Eprel
“Ana M Akpọ Unu Ndị Enyi M,” Eprel
Anyị Ga-eso Unu, Jenụwarị
Anyị Hụrụ Jehova Nna Anyị n’Anya nke Ukwuu, Febụwarị
“Chee Ihe Ahụ E Nyefere n’Aka Gị Nche,” Septemba
Dịrị Umeala n’Obi, Matakwa Ebe Ike Gị Ruru, Ọgọst
Echela Banyere Onwe Gị Karịa Ka I Kwesịrị, Julaị
“Ekwekwala Ka Aka Gị Zuo Ike,” Septemba
Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Onyinye Ndị A Na-anaghị Ahụ Anya, Mee
Gbaruo ‘Ọsọ Ahụ n’Isi,’ Eprel
Ị Bara Uru n’Ọgbakọ Jehova Ọgọst
Ị̀ Dị Njikere Ịbụ Onye Na-akụta Mmadụ? Septemba
Ị̀ Dịla Njikere Ime Baptizim? Mach
Ị̀ Ga-anọgide Na-ekwe Ka A Na-agbazi Gị? Nọvemba
Ị Ga-enyeliri Ndị Ọzọ Aka, Mee Ka Ha Dị Ike, Jenụwarị
Ịhụ Jehova n’Anya Ga-eme Ka I Mee Baptizim, Mach
Ị̀“Na-echere Obodo Ahụ nke Nwere Ezi Ntọala”? Ọgọst
Jehova Bụ́ Chineke Gị Ji Gị Kpọrọ Ihe, Jenụwarị
“Jehova . . . Na-azọpụta Ndị Dara Mbà n’Obi,” Disemba
Jehova Na-eduzi Ọgbakọ Ya, Ọktoba
Jehova Nna Anyị Hụrụ Anyị n’Anya nke Ukwuu, Febụwarị
Jirinụ Obi Unu Niile Hụ Ibe Unu n’Anya, Mach
Jiri Oge E Nwere Udo Mee Ihe Ndị Bara Uru, Septemba
“Ka E Doo Aha Gị Nsọ,” Jun
Ka Obi Sie Gị Ike na Ihe I Kweere Bụ Eziokwu, Julaị
Kwe Ka Jehova Mee Ka Obi Ruo Gị Ala, Febụwarị
‘Legide Anya n’Ihu,’ Nọvemba
“Lọghachikwutenụ M,” Jun
Mbilite n’Ọnwụ Na-egosi Ịhụnanya Jehova, Amamihe Ya, na Ndidi Ya, Ọgọst
“Mee Ka Obi M Dị n’Otu Ịtụ Egwu Aha Gị,” Jun
“Mgbe M Na-adịghị Ike, Mgbe Ahụ Ka M Na-adị Ike,” Julaị
“Mmụọ Nsọ n’Onwe Ya So Mmụọ Anyị Na-agba Àmà,” Jenụwarị
“Mụ Onwe M Ga-achọta Atụrụ M,” Jun
Na-akwado Ụmụnna Nwaanyị, Septemba
Na-akwanyere Ndị Ọzọ n’Ọgbakọ Jehova Ùgwù, Ọgọst
Na-eje Ije n’Eziokwu Ahụ, Julaị
Na-eme Ka Jehova Ma Gị na Ụmụnna Gị Mekọwa Ihe, Eprel
Na-eme Udo, Kama Ime Anyaụfụ, Febụwarị
“Ndị Bụ́ “Eze Ugwu” n’Oge Ikpeazụ, Mee
Nwee Obi Ike, Jehova Bụ Onye Na-enyere Gị Aka, Nọvemba
Obi Ọ̀ Dị Gị Ụtọ Maka Onyinye Ndị Chineke Nyere Gị? Mee
Olee Mgbe Anyị Kwesịrị Ikwu Okwu? Mach
“Olee Otú A Ga-esi Kpọlite Ndị Nwụrụ Anwụ?” Disemba
Olee Otú I Si Ewere Ndị Ị Na-ezi Ozi Ọma? Eprel
Olileanya Mbilite n’Ọnwụ Bụ Ihe E Ji n’Aka, Disemba
Otú Anyị Ga-esi Enyere Ndị Ọzọ Aka Ka Ha Na-edebe Iwu Kraịst, Nọvemba
Otú E Si Eduziri Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl Ga-eme Ka O Ruo Eru Ime Baptizim—Agba nke Abụọ, Ọktoba
Otú E Si Eduziri Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl Ga-eme Ka O Ruo Eru Ime Baptizim—Agba nke Mbụ, Ọktoba
Otú Ị Ga-esi Emeri Ịda Mbà n’Obi, Disemba
Ònye Bụ “Eze Ugwu” Taa? Mee
Ụmụ Gị Hà Ga-efe Jehova Ma Ha Tolite? Ọktoba
‘Ya Mere, Gaanụ Mee Ndị Na-eso Ụzọ,’ Jenụwarị
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
Ihe Gosiri na O Nwere Mgbe Ndị Izrel Bụ Ndị Ohu n’Ijipt, Mach
Ndị Eze Na-amarịta Aka n’Oge Ikpeazụ, Mee
NDỊÀMÀ JEHOVA
1920—Ihe Ndị Mere Otu Narị afọ Gara aga, Ọktoba
Ịza Òkù E Ji Opi Akpọ n’Oge Anyị A, Jun
Ngọzi Ndị Laghachiri n’Obodo Ha Na-enweta, Nọvemba
NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST
ỤLỌ NCHE ỌHANEZE