Disemba 25-31
JOB 30-31
Abụ nke 28 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Otú Job Si Zere Omume Rụrụ Arụ”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Job 31:35—Olee otú anyị ga-esi ghara ime ka ndị enyi Job mgbe mmadụ gwara anyị ihe ndị na-enye ya nsogbu n’obi? (w05 11/15 11 ¶3)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Job 31:15-40 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwazie ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl, nyekwa ya kaadị maka ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. Gosikwa ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Okwu: (Nkeji 5) g16.4 8-9—Isiokwu: Olee Otú M Ga-esi Akọwa Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Nwoke na Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị na Nwaanyị Inwe Mmekọahụ? (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ihe Mere Ile Ndị Gba Ọtọ Ji Bụrụ Ihe Ọjọọ”: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) rr isi nke 3 ¶11-20
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 74 na Ekpere