MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta Ụka nke Mbụ

Ajụjụ: Gịnị ka Chineke bu n’obi kee mmadụ?

Amaokwu Baịbụl: Jen. 1:⁠28

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị si mara na Chineke ga-emezu ihe o bu n’obi kee mmadụ?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

Nletaghachi

Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na Chineke ga-emezu ihe o bu n’obi kee mmadụ?

Amaokwu Baịbụl: Aịza. 55:⁠11

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ihe ga-adị mgbe Chineke mezuru ihe o bu n’obi kee mmadụ?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE: