Jun 19-25
EZIKIEL 1-5
Abụ nke 75 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Obi Dị Ezikiel Ụtọ Ịkpọsa Ozi Chineke”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ezikiel Na-ekwu.]
Ezik. 2:9–3:2—Ezikiel riri akwụkwọ mpịakọta e dere “abụ iru uju na ịkwa ákwá na ákwá arịrị” (w08 7/15 8 ¶6-7; it-1-E 1214)
Ezik. 3:3—Obi dị Ezikiel ụtọ ịbụ onye amụma Jehova (w07 7/1 12 ¶3)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ezik. 1:20, 21, 26-28—Gịnị ka ụgbọ ịnyịnya ahụ na-agba n’eluigwe nọchiri anya ya? (w07 7/1 11 ¶6)
Ezik. 4:1-7—Ezikiel ò mere ihe ngosi n’eziokwu iji gosi na a ga-anọchibido Jeruselem? (w07 7/1 12 ¶4)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 1:1-14
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-32—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) T-32—Kpọnyere onye ahụ Vidio E Ji Enye Mmadụ Broshọ Bụ́ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu. Nyezie ya Broshọ bụ́ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 151 ¶17—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ka Ikwusa Ozi Ọma Na-atọ Gị Ụtọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Ịmụ Ihe na Ịtụgharị Uche n’Ihe Ị Na-amụ Ga-emeli Ka I Nwewe Ọṅụ Ọzọ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 14 ¶1-7
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 32 na Ekpere