Nkebi nke 2 KPỌWA Nkebi nke 2 Nke Na-adị na Kọmputa Nke E Biri Ebi Ihe e kwuru na ya: Ihe Chineke meere anyị na otú ọ chọrọ ka anyị si na-efe ya ISIOKWU NDỊ DỊ NA YA 13 Otú Okpukpe Ụgha Si Emechu Chineke Ihu 14 Olee Ihe Anyị Ga-eme Ka Chineke Nabata Ofufe Anyị? 15 Ònye Bụ Jizọs? 16 Gịnị Ka Jizọs Mere Mgbe Ọ Nọ n’Ụwa? 17 Olee Ụdị Onye Jizọs Bụ? 18 Otú E Si Amata Ezigbo Ndị Kraịst 19 Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ezigbo Ndị Kraịst? 20 Otú E Si Hazie Ọgbakọ Ndị Kraịst 21 Olee Otú E Si Na-ekwusa Ozi Ọma? 22 Olee Otú Ị Ga-esi Na-ekwusa Ozi Ọma? 23 Ime Baptizim Ga-abara Gị Ezigbo Uru 24 Olee Ihe Bụ́ Eziokwu Gbasara Ndị Mmụọ Ozi? 25 Gịnị Ka Chineke Bu n’Obi Kee Anyị? 26 Gịnị Mere Ihe Ọjọọ Ji Eme, Ndị Mmadụ Ana-atakwa Ahụhụ? 27 Olee Otú Ọnwụ Jizọs Ga-esi Zọpụta Anyị? 28 Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ihe Jehova na Jizọs Meere Gị 29 Gịnị Na-eme Anyị ma Anyị Nwụọ? 30 Ndị Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ Anwụ Ga-adị Ndụ Ọzọ 31 Gịnị Bụ Alaeze Chineke? 32 Alaeze Chineke Na-achị Achị Ugbu A 33 Ihe Alaeze Chineke Ga-emere Anyị Laghachi Gaa n'Ọzọ Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Anyị na gị mụwa Baịbụl, i nwere ike iji nsụgharị Baịbụl ọ bụla na-amasị gị. I nwere ike ịkpọ ndị ezinụlọ unu niile ma ọ bụ ndị enyi gị ka ha soro na-amụ ya. Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Nkebi nke 2 NA-ENWE OBI ỤTỌ RUO MGBE EBIGHỊ EBI—IHE GA-ENYERE GỊ AKA ỊMỤ BAỊBỤL Nkebi nke 2 Igbo Nkebi nke 2 https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1102021320/univ/art/1102021320_univ_sqr_xl.jpg lff