Gaa n'Isiokwu

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Ebe Ndị A Tụrụ Ndịàmà Jehova Mkpọrọ n’Ihi Ihe Ha Kweere

Ebe Ndị A Tụrụ Ndịàmà Jehova Mkpọrọ n’Ihi Ihe Ha Kweere

Ndịàmà Jehova ole nọ n’ụlọ mkpọrọ n’ọnwa Nọvemba afọ 2020

EBE A TỤRỤ HA MKPỌRỌ

MMADỤ OLE A TỤRỤ MKPỌRỌ

IHE MERE E JI TỤỌ HA MKPỌRỌ

Krimia

6

  • Ikwusa ozi ọma

 

Eritria

52

  • Ha ekweghị arụ ọrụ agha n’ihi akọnuche ha

  • Ikwusa ozi ọma

  • E kwughị ihe ha mere

 

Rọshịa

43

  • Ikwusa ozi ọma

 

Sịngapọ

12

  • Ha ekweghị arụ ọrụ agha n’ihi akọnuche ha

 

Saụt Koria

3

  • Ha ekweghị arụ ọrụ agha n’ihi akọnuche ha

 

Tajikistan

3

  • Ha ekweghị arụ ọrụ agha n’ihi akọnuche ha

  • Ikwusa ozi ọma

 

Tọkmenestan

9

  • Ha ekweghị arụ ọrụ agha n’ihi akọnuche ha

 

Mba Ndị Ọzọ

Ihe Karịrị 67

  • Ikwusa ozi ọma

 

Ole ha niile dị

Ihe Karịrị 195

 

Nkebi nke 18 nke Ihe Mba Dị Iche Iche Kwekọrịtara na Ọ Bụ Ihe Ruuru Mmadụ kwuru na “mmadụ iche ihe masịrị ya, ịjụ ihe akọnuche ya na-anabataghị, na ikpe okpukpe masịrị ya” so n’ihe ndị bụ́ isi ruuru mmadụ. * N’obodo ụfọdụ, a na-atụ Ndịàmà Jehova mkpọrọ, na-echikwa ha ọnụ n’ala maka na ha na-eme ihe ndị a ruuru ha. Ọtụtụ n’ime ndị a a na-atụ mkpọrọ bụ ụmụ okorobịa jụrụ ịrụ ọrụ agha n’ihi na akọnuche ha anabataghị ya. Ndị ọzọ abụrụ naanị maka na ha na-ekpe okpukpe ha.

^ par. 36 Gụọ ihe dị na Ihe Òtù Mba Ụwa Kwuru na Ọ Bụ Ihe Ruuru Mmadụ Ọ Bụla, nkebi nke 18 na Ihe Ndị Yurop Kwekọrịtara na Ọ Bụ Ihe Ruuru Mmadụ, Nkebi nke 9.